1 |
N'ala Naigeria, ndị Ìgbò bụ ndi atọ hiri nne na ọnụ ọgụgụ . Asusu eji mara ndiÌgbò bu asusu olu Ìgbò. Nke ọzọ bu broken English ha ne ku ufọdi. Imerime mmadu nasu asusu bèkeè, site na-enyemaka nke amumamu olu bèkeè. Ufọdi obodo ndi Ìgbò na Naigeria nọ nke nnuku bu, Ọ̀hà Abia, Ọ̀hà Ọmambala, Ọ̀hà Ebonyi, Ọ̀hà Enugu, ma na Ọ̀hà Imo. Ọ̀hà Delta Anioma na Ọ̀hà Rivers. Enwekara asusu ndi òzó di na-ala Naigiria nke gunyere; Igala, itshekiri, ibibio, idoma, tiv,d.g.z. Ákíkó mbu 9th century bronze ceremonial pot, Ìgbò-Ukwu, Naigeria Ijele ile anya Anieze Nri ile anya Ìgbò Ukwu na Ọ̀hà Anambra Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala Naijiria, ndi Ìgbò nọ na Ọ̀hà Abia, Ọ̀hà Anambara, Ọ̀hà Ebonyi, Ọ̀hà Enugwu na Ọ̀hà Imo. Enwekwara ndi Ìgbò na Ọ̀hà Delta nakwa Ọ̀hà Rivas. A guba ndi kasi n'ọnụ ogụ na Naijiria, ndi Ìgbò bu ndi nke atọ. Dika onu ọgụ afọ 2007 siri kọwa, ndi Awusa weresia, ndi Yoruba ewere, tupu o ruo ndi Ìgbò. Onweghi onye ma ndi Ìgbò ole bi n'uwa a, maka na ndi Ìgbò gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Ìgbò bi na steeti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala nke a kporo Anambra; Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo. Ndi Ìgbò jukwara eju bara a bara na Delta; Rivas, ufodu akuku Ọ̀hà Edo, Ọ̀hà Akwa Ibom, Ọ̀hà Cross River, Ọ̀hà Bayelsa nakwa Ọ̀hà Benue. Ebe ndi Ìgbò gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu Ọ̀hà Lagos, Ọ̀hà Kano, Ọ̀hà Kaduna na steti dum di na Naigeria. Ndi Ìgbò bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na Afrịka, Obodo Békè, Amerikạ ma o bu Asia, i ga-ahu imilikiti ndi Ìgbò. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Ìgbò anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Ìgbò nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Ìgbò. Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Ìgbò ma ǫdinma ndi-Ìgbò na-aga n'iru. |
Комментарии